À propos de Too N'amamihe

Lisez et écoutez la Parole de Dieu en Igbo sur vos appareils Android !

Apụ a bụ "TOO N'AMAMIHE" ka a haziri ime ka o nyere gị aka ịchọpụta ezi amamihe site n'ebe amamihe si abịa.

Dịka ị na-ege akwụkwọ Ilu a otu chapta kwa ụbọchị, anyị ga-achọ ịma ka o si e metuta ndụ gị n'ụzọ mgbanwe dị nma. Kọọrọ anyị nkea site na ịpị aka ebea : [https://tiny.one/GIW-TES-IGB](https://tiny.one/GIW-TES-IGB)

Ọ brụ na ị chọrọ ka i too n'amamihe site na-ịkparịta ụka n'ime Okwu Chineke nke dị n'ime Apụ a, biko pịa aka na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-WA-IGB ](https://tiny.one/GIW-WA-IGB)

Ihe ndị dịgasị n'ime Apụ a :

✔ Baịbụlụ ụda-ntị (Ilu) n'olu Igbo nke a na-enye n'EFU, ire ahia adịghị !

✔ Gụọ ederede ma gekwaa ya dịka amaokwu ọbụla na-achake mgbe ụda-ntị na-akpọ.

✔ Dokọba ma chakekwaa amaokwu kasị gị nma, tinye ederede nta ma chọkwaa okwu ndị ụfọdụ

✔ Amaokwu nke Ụbochị na ihe Ncheta kwa Ụbọchị - Ị pụrụ ịgbanye mọbụkwanụ gbanyuo oge ncheta a site na ị ga n'ebe nhazi Apụ a. Ị pụkwara ige amaokwu nke ụbọchị, maọbụ mebe amaokwu nke akwụkwọ ahụaja site na-ịpị alias na nzipịaozi.

✔ ihe na-ekeputa amaokwu dị n’akwụkwọ-ahụaja - ị pụrụ iji amaokwu na-amasị gị a été keputa akwụkwọ- ahụaja site na foto mara nma dị iche iche a kwunyere akwụnye, ma kesakwaaa haaa.

✔ Sapụ ka ị banye na chapta ọzọ

✔ Ọnodụ abalị maka ịgụ mgbe chi Jigoro (nkea dị nma nye anya gị)

✔ Pịa aka ka i kesaara ndị enyi gị amaokwu dị iche iche site na Wasap, Iimel, SMS wdgz.

✔ A haziri Apụ a ka o lụọ ọlụ n'igwe Android niile.

✔ E nweghi fọntụ ọzọ a ka ga-achọ ka i tinye (ọ na-egosi ederede gbara gharịị ọfụma)

✔ Ncherita ihu ọhụrụ nakwa ihe ngagharị e ji ese ihe.

✔ Fọntụ e nwere ike gbanwee nakwa ncherita ihu dị nfe.

Ndakọrịta : E mere Apụ a maka Android 10.0. Ma etu ọ dịna, ọ ka ga-arụnwụ ọrụ na Android 4.1 (Jelly Bean) nakwa nke ka.

Ọ bụrụ na i nwere alo mọkwanụ ajụjụ, detara anyị akwụkwọ site na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB](https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB)

Ndị meputara Apụ a bụ ndị : La foi vient en entendant.

Butuo Apụ Baịbụlụ ozuru-mba-ọnụ n'asụsụ ndị ọzọ dị iche site na Google Play Store mọkwanụ Global Bible App APK Store nke ndị FCBH.

Gụọ, Gee ma kirie Okwu Chineke n'ihe kariri asụsụ 1300 ma butuo Apụ Baịbụlụ dị iche iche n'efu site na https:/ /www.Bible.is

Texte

©1980, 1988, 2019, 2020 par Biblica, Inc.

«Biblica» bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nụlọ ọrụ dị nʼobodo États toi.

"Biblica" est une marque déposée auprès de l'Office des brevets et des marques des États-Unis par Biblica, Inc. Utilisée avec autorisation.‎

Vous devez également rendre votre travail dérivé disponible sous la même licence (CC BY-SA).

Si vous souhaitez informer Biblica, Inc. concernant votre traduction de ce travail, veuillez nous contacter à https://open.bible/contact-us.

Audio

Audio : ℗ Copyright ℗ 2022 par Biblica, Inc. et Davar Partners International

%copyright-all:C02%

Chargement de la traduction...

Informations Application supplémentaires

Dernière version

Demande Too N'amamihe mise à jour 2.0

Telechargé par

Muhammed Kasap

Nécessite Android

Android 4.1+

Available on

Télécharger Too N'amamihe sur Google Play

Voir plus

Quoi de neuf dans la dernière version 2.0

Last updated on Aug 21, 2023

Minor bug fixes and improvements. Install or update to the newest version to check it out!

Voir plus

Too N'amamihe Captures d'écran

Articles populaires dans les dernières 24 heures

Charegement du commentaire...
Langues
Recherche en cours...
Abonnez-vous à APKPure
Soyez le premier à avoir accès à la sortie précoce, aux nouvelles et aux guides des meilleurs jeux et applications Android.
Non merci
S'inscrire
Abonné avec succès!
Vous êtes maintenant souscrit à APKPure.
Abonnez-vous à APKPure
Soyez le premier à avoir accès à la sortie précoce, aux nouvelles et aux guides des meilleurs jeux et applications Android.
Non merci
S'inscrire
Succès!
Vous êtes maintenant souscrit à notre newsletter.